Native Bible

1 Thessalonians 4:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, werenụ okwu ndị a, na-agba onwe unu ume mgbe niile.

1 Thessalonians 4:18 in English

1 Thessalonians 4:18 · Berean Standard Bible

Therefore encourage one another with these words.

Context

16Nʼihi na Onyenwe anyị nʼonwe ya ga-esi nʼeluigwe rịdata, ọ ga-ewere olu ike kpọọ oku, werekwa olu nke onyeisi ndị mmụọ ozi na ụda opi ike nke Chineke. Mgbe ahụ ndị niile nwụrụ nʼime Kraịst ga-ebu ụzọ bilie. 17Mgbe ahụ, anyị onwe anyị, ndị dị ndụ, ndị fọdụrụ nʼụwa, ka a ga-eweli anyị na ha elu nʼime igwe ojii, ịga izute Onyenwe anyị na mbara eluigwe, ebe anyị na Onyenwe anyị ga-anọ ruo mgbe ebighị ebi. 18Ya mere, werenụ okwu ndị a, na-agba onwe unu ume mgbe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.