Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Onyenwe anyị zara ya ọzọ sị, “Mee ihe ha kwuru, nye ha eze.” Mgbe ahụ, Samuel gwara ndị ikom Izrel okwu sị ha, “Laanụ, nwoke ọbụla nʼobodo ya.” 8:3 1Sa 12:3; Jer 22:15-17 8:3 Ọpụ 18:21 8:3 Ọpụ 23:6-8; Dit 16:19

1 Samuel 8:22 in English

1 Samuel 8:22 · Berean Standard Bible

“Listen to their voice,” the LORD said to Samuel. “Appoint a king for them.” Then Samuel told the men of Israel, “Everyone must go back to his city.”

Context

20Mgbe ahụ, anyị onwe anyị ga-adị ka ndị mba niile ọzọ, anyị ga-enwe eze ga na-edu anyị, na-aga nʼihu anyị na-ebukwa agha anyị.” 21Samuel gwara Onyenwe anyị ihe niile ha kwuru. 22Ma Onyenwe anyị zara ya ọzọ sị, “Mee ihe ha kwuru, nye ha eze.” Mgbe ahụ, Samuel gwara ndị ikom Izrel okwu sị ha, “Laanụ, nwoke ọbụla nʼobodo ya.” 8:3 1Sa 12:3; Jer 22:15-17 8:3 Ọpụ 18:21 8:3 Ọpụ 23:6-8; Dit 16:19

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.