Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ndị Filistia buuru igbe ọgbụgba ndụ Chineke, ha si Ebeneza buru ya buga Ashdọd.

1 Samuel 5:1 in English

1 Samuel 5:1 · Berean Standard Bible

After the Philistines had captured the ark of God, they took it from Ebenezer to Ashdod,

Context

1Mgbe ndị Filistia buuru igbe ọgbụgba ndụ Chineke, ha si Ebeneza buru ya buga Ashdọd. 2Ha butere igbe ọgbụgba ndụ Chineke, buba ya nʼime ụlọ Dagọn,* dọba ya nʼakụkụ Dagọn. 3Mgbe ndị Ashdọd tetara nʼisi ụtụtụ echi ya, ma lee, Dagọn adaala, kpuo ihu ya nʼala nʼihu igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị. Ha bulikwara Dagọn elu doghachi ya nʼọnọdụ ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.