1 Samuel 24:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E, i gosila m oke obi ebere taa, nʼihi na mgbe Onyenwe anyị nyefere m nʼaka gị, ị gbughị m.
1 Samuel 24:18 in English
1 Samuel 24:18 · Berean Standard Bible
And you have shown this day how well you have dealt with me; for when the LORD delivered me into your hand, you did not kill me.
Context
16Mgbe Devid kwuchara okwu ndị a, Sọl zara sị ya, “Ọ bụ olu Devid nwa m dị nke ahụ?” Ọ malitekwara ịkwa akwa. 17Ọ sịrị Devid, “Ị bụ ezi mmadụ karịa m,* nʼihi na i jirila ezi omume kwụghachi m ajọ omume m. 18E, i gosila m oke obi ebere taa, nʼihi na mgbe Onyenwe anyị nyefere m nʼaka gị, ị gbughị m. 19Ebee ka onye ahụ nọ nʼụwa niile, nke pụrụ ịhapụ onye iro ya mgbe ọ mara nʼọnya ya? Ka Onyenwe anyị kwụghachi gị ezi ihe nʼihi obi ebere i gosiri m taa. 20Ugbu a, amatala m na ị ghaghị ịbụ eze, ị ga-achịkwa alaeze Izrel.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.