Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Devid si nʼebe ahụ pụọ gaa biri nʼebe e wusiri ike nke En-Gedi, ebe o zoro onwe ya. 23:1 Jos 15:44; Neh 3:17,18 23:9 Ọnụ 27:21; 1Sa 23:6; 30:7

1 Samuel 23:29 in English

1 Samuel 23:29 · Berean Standard Bible

And David went up from there and lived in the strongholds of En-gedi.

Context

27Ma nʼotu mgbe ahụ, onyeozi bịakwutere Sọl sị ya, “Mee ngwangwa, lọta, nʼihi na ndị Filistia apụtala ibuso Izrel agha.” 28Ngwangwa, Sọl sitere nʼịchụ Devid chigharịa azụ, lọta ibuso ndị Filistia agha. Site nʼoge ahụ, a kpọrọ ebe ahụ Devid nọ, Sela Hamahlekot, nke pụtara, Nkume Nkewa. 29Devid si nʼebe ahụ pụọ gaa biri nʼebe e wusiri ike nke En-Gedi, ebe o zoro onwe ya. 23:1 Jos 15:44; Neh 3:17,18 23:9 Ọnụ 27:21; 1Sa 23:6; 30:7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.