1 Samuel 14:52
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Izrel na ndị Filistia nọ nʼagha dị egwu ụbọchị niile Sọl bụ eze. Mgbe ọbụla Sọl hụrụ nwoke dị ike, maọbụ dimkpa, ọ na-eduru ya mee ya ka ọ bụrụ otu nʼime ndị agha ya. 14:3 Ọ bụ nʼime efọọd ka ụmụ nkume abụọ e ji ajụta ase nʼihu Chineke, nke bụ Urim na Tumim na-adị. Ọpụ 28:30 14:11 1Sa 13:6; 14:22 14:14 Maọbụ, ọkara furo nʼọtụtụ 14:41 Akwụkwọ ndị Hibru ochie enweghị akụkụ a, nke bidoro na “Gịnị mere na ị zabeghị ohu gị taa? ruo nʼebe asịrị maọbụ ndị Izrel ka ikpe mara”.
1 Samuel 14:52 in English
1 Samuel 14:52 · Berean Standard Bible
And the war with the Philistines was fierce for all the days of Saul. So whenever he noticed any strong or brave man, Saul would enlist him.
Context
50Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaaz. Ọchịagha Sọl bụ Abna, nwa Nea, nwanne nna Sọl. 51Nea, nna Abna, na Kish, nna Sọl bụ ụmụnne. Ha bụ ụmụ Abiel. 52Ndị Izrel na ndị Filistia nọ nʼagha dị egwu ụbọchị niile Sọl bụ eze. Mgbe ọbụla Sọl hụrụ nwoke dị ike, maọbụ dimkpa, ọ na-eduru ya mee ya ka ọ bụrụ otu nʼime ndị agha ya.
14:3 Ọ bụ nʼime efọọd ka ụmụ nkume abụọ e ji ajụta ase nʼihu Chineke, nke bụ Urim na Tumim na-adị. Ọpụ 28:30
14:11 1Sa 13:6; 14:22
14:14 Maọbụ, ọkara furo nʼọtụtụ
14:41 Akwụkwọ ndị Hibru ochie enweghị akụkụ a, nke bidoro na “Gịnị mere na ị zabeghị ohu gị taa? ruo nʼebe asịrị maọbụ ndị Izrel ka ikpe mara”.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.