1 Samuel 14:50
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaaz. Ọchịagha Sọl bụ Abna, nwa Nea, nwanne nna Sọl.
1 Samuel 14:50 in English
1 Samuel 14:50 · Berean Standard Bible
His wife’s name was Ahinoam daughter of Ahimaaz. The name of the commander of his army was Abner, the son of Saul’s uncle Ner.
Context
48O buru agha dị ukwuu, lụgbuo ndị Amalek; ma zọpụta ndị Izrel site nʼaka ndị niile na-emegbu ha site nʼịpụnarị ha ihe ha nwere. 49Sọl mụtara ndị ikom atọ; Jonatan, Ishvi na Malkishua. Ọ mụtakwara ụmụ agbọghọ abụọ, Merab na Mikal. 50Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaaz. Ọchịagha Sọl bụ Abna, nwa Nea, nwanne nna Sọl. 51Nea, nna Abna, na Kish, nna Sọl bụ ụmụnne. Ha bụ ụmụ Abiel. 52Ndị Izrel na ndị Filistia nọ nʼagha dị egwu ụbọchị niile Sọl bụ eze. Mgbe ọbụla Sọl hụrụ nwoke dị ike, maọbụ dimkpa, ọ na-eduru ya mee ya ka ọ bụrụ otu nʼime ndị agha ya.
14:3 Ọ bụ nʼime efọọd ka ụmụ nkume abụọ e ji ajụta ase nʼihu Chineke, nke bụ Urim na Tumim na-adị. Ọpụ 28:30
14:11 1Sa 13:6; 14:22
14:14 Maọbụ, ọkara furo nʼọtụtụ
14:41 Akwụkwọ ndị Hibru ochie enweghị akụkụ a, nke bidoro na “Gịnị mere na ị zabeghị ohu gị taa? ruo nʼebe asịrị maọbụ ndị Izrel ka ikpe mara”.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.