Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eme ihe ọjọọ, unu na eze unu ka a ga-ekpochapụ.” 12:3 Ọnụ 16:15; Ọrụ 20:33; 1Te 2:5; Ọpụ 23:8; Dit 16:19 12:10 Nkp 10:10 12:10 Nkp 2:13; 3:7 12:11 Nʼime akwụkwọ ụfọdụ ihe ị ga-ahụ bụ Bedan

1 Samuel 12:25 in English

1 Samuel 12:25 · Berean Standard Bible

But if you persist in doing evil, both you and your king will be swept away.”

Context

23Ma banyere mụ onwe m, ọ ga-abụrụ m ihe arụ ma a sị na m ga-emehie megide Onyenwe anyị site nʼịkwụsị ikpere unu ekpere. Aga m anọgidekwa na-ezi unu ihe ndị ahụ dị mma, na ihe ndị ahụ kwesiri ekwesi. 24Naanị tụọnụ egwu Onyenwe anyị, werekwanụ obi unu fee ya ofufe nʼikwesị ntụkwasị obi; chetanụ ihe ukwuu niile o meere unu. 25Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eme ihe ọjọọ, unu na eze unu ka a ga-ekpochapụ.” 12:3 Ọnụ 16:15; Ọrụ 20:33; 1Te 2:5; Ọpụ 23:8; Dit 16:19 12:10 Nkp 10:10 12:10 Nkp 2:13; 3:7 12:11 Nʼime akwụkwọ ụfọdụ ihe ị ga-ahụ bụ Bedan

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.