1 Ndị Eze 6:28
1 Kings 6:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O jiri ọlaedo machie cherubim ndị ahụ.
1 Kings 6:28 in English
1 Kings 6:28 · Berean Standard Bible
He also overlaid the cherubim with gold.
Context
26Ịdị elu nke cherub ọbụla ruru mita ise na ụma isii. 27O tinyere cherubim ndị a nke gbasapụrụ nku ha nʼime ime Ebe Nsọ Kachasị Nsọ nke ụlọnsọ ukwu. Ọnụ ọnụ nke nku cherub ọbụla na-emetụ otu akụkụ ahụ ụlọ ahụ, ebe ọnụ ọnụ nke nku cherub ọbụla na-emetụ na nke ibe ya nʼetiti ọnụụlọ ahụ. 28O jiri ọlaedo machie cherubim ndị ahụ. 29Nʼahụ aja ụlọnsọ ukwu ahụ gbaa gburugburu, ma nʼime ọnụụlọ nke dị nʼime na ndị dị na mpụta, ka ọ pịkwasịrị oyiyi cherubim, osisi nkwụ na okoko osisi wara awa. 30O jikwa ọlaedo machie ala ụlọ nke ọnụụlọ niile dị nʼime ụlọ, na ọnụụlọ ndị dị na mpụta ụlọnsọ ukwu ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.