Native Bible

1 Kings 5:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom si Gebal, nyere ndị ọrụ Solomọn na ndị ọrụ Hiram aka, igbutu osisi na ịwa ha. Ha nyekwara aka ịkwado nkume e ji ewu ụlọ ahụ. 5:1 2Sa 5:11; 2Ih 14:1 5:3 1Ih 28:2-3; 22:7-8 5:14 1Ez 12:18

1 Kings 5:18 in English

1 Kings 5:18 · Berean Standard Bible

So Solomon’s and Hiram’s builders, along with the Gebalites, quarried the stone and prepared the timber and stone for the construction of the temple.

Context

16Nʼagụnyeghị ndị a, o nwekwara ndịisi, ndị na-elekọta ndị ọrụ ndị a, ọnụọgụgụ ha dị puku atọ na narị atọ. 17Dịka iwu eze si dị, ha na-esite nʼebe a na-awa nkume ebupụta nkume dị mma buru ibu nke e ji ewu ntọala ụlọnsọ ukwu ahụ 18Ndị ikom si Gebal, nyere ndị ọrụ Solomọn na ndị ọrụ Hiram aka, igbutu osisi na ịwa ha. Ha nyekwara aka ịkwado nkume e ji ewu ụlọ ahụ. 5:1 2Sa 5:11; 2Ih 14:1 5:3 1Ih 28:2-3; 22:7-8 5:14 1Ez 12:18

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.