Native Bible

1 Kings 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Hiram eze Taịa* nụrụ na eteela Solomọn mmanụ ịbụ eze nʼọnọdụ nna ya Devid, o zipụrụ ndị ozi ya ijekwuru Solomọn, nʼihi na ya na Devid bụ enyi, dịrịkwa na mma.

1 Kings 5:1 in English

1 Kings 5:1 · Berean Standard Bible

Now when Hiram king of Tyre heard that Solomon had been anointed king in his father’s place, he sent envoys to Solomon; for Hiram had always been a friend of David.

Context

1Mgbe Hiram eze Taịa* nụrụ na eteela Solomọn mmanụ ịbụ eze nʼọnọdụ nna ya Devid, o zipụrụ ndị ozi ya ijekwuru Solomọn, nʼihi na ya na Devid bụ enyi, dịrịkwa na mma. 2Mgbe ahụ, Solomọn zigara Hiram ozi, sị ya: 3“Ị maara na Devid nna m enweghị ike iwu ụlọnsọ ukwuu nye Aha Onyenwe anyị Chineke ya, nʼihi agha niile ọ lụrụ mgbe ọ dị ndụ.* Ọ nọkwa na-eche ka Onyenwe anyị nye ya udo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.