1 Ndị Eze 3:28
1 Kings 3:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ndị Izrel niile nụrụ otu eze si kpebie ikpe a, ha sitere nʼịtụ egwu nye eze nsọpụrụ, nʼihi na ha hụrụ na o si nʼaka Chineke nweta amamihe* ikpe ikpe ziri ezi. 3:7 Ọ bụghị nwantakịrị nʼọnụọgụgụ afọ kama ọ bụ nʼamamihe, nʼihi nʼoge a, ọ bụ naanị iri afọ abụọ ka Solomọn gbara. 1Ih 22:5; Jer 1:6 3:7 Maọbụ, na-amaghị otu m ga-esi arụ ọrụ m ndị a. 3:16 Ka o dozieere ha okwu. 3:28 1Ez 3:9,11-12; 2Ih 1:12; Dan 1:17; Kọl 2:2,3
1 Kings 3:28 in English
1 Kings 3:28 · Berean Standard Bible
When all Israel heard of the judgment the king had given, they stood in awe of him, for they saw that the wisdom of God was in him to administer justice.
Context
26Nwanyị ahụ nwa ya dị ndụ jupụtara nʼọmịiko nʼebe nwa ya nọ, ọ gwara eze sị, “Biko, onyenwe m, kunye ya nwantakịrị ahụ dị ndụ. Egbukwala ya.”
Ma onye nke ọzọ sịrị, “Kpọwaa ya abụọ. Nwa a agaghị abụ nke gị, ọ gaghị abụkwa nke m.” 27Mgbe ahụ, eze kpebiri ikpe sị, “Kuru nwantakịrị a dị ndụ kunye ya nwanyị ahụ chọrọ ka ọ dị ndụ. Egbula ya, nʼihi na nwanyị ahụ bụ nne ya.” 28Mgbe ndị Izrel niile nụrụ otu eze si kpebie ikpe a, ha sitere nʼịtụ egwu nye eze nsọpụrụ, nʼihi na ha hụrụ na o si nʼaka Chineke nweta amamihe* ikpe ikpe ziri ezi.
3:7 Ọ bụghị nwantakịrị nʼọnụọgụgụ afọ kama ọ bụ nʼamamihe, nʼihi nʼoge a, ọ bụ naanị iri afọ abụọ ka Solomọn gbara. 1Ih 22:5; Jer 1:6
3:7 Maọbụ, na-amaghị otu m ga-esi arụ ọrụ m ndị a.
3:16 Ka o dozieere ha okwu.
3:28 1Ez 3:9,11-12; 2Ih 1:12; Dan 1:17; Kọl 2:2,3
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.