1 Ndị Eze 21:29
1 Kings 21:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ị hụrụ otu Ehab si weda onwe ya ala nʼihu m? Nʼihi ihe a o mere, iweda onwe ya ala nʼihu m, agaghị m eme ka ihe ọjọọ ndị a m kwuru okwu banyere ha rute ya nʼoge ọ dị ndụ. Kama aga m eme ka ihe ndị a dakwasị ezinaụlọ ya mgbe nwa ya ga-achị dịka eze.” 21:1 Sameria bụ isi obodo alaeze ugwu ugwu, ya mere ọ na-anọchite anya alaeze ahụ nʼebe a. 1Ez 16:24 21:10 Ị kọchaa Chineke na eze Ọpụ 22:28; Lev 24:15-16; Ọrụ 6:11 21:26 Aha a, ka e ji mara ndị biri nʼala ahụ Chineke kwere Ebraham na nkwa tupu ụmụ Izrel a bịa bichie na ya. Jen 15:16; Ọpụ 23:23; Dit 1:7-8; 2Ez 21:11
1 Kings 21:29 in English
1 Kings 21:29 · Berean Standard Bible
“Have you seen how Ahab has humbled himself before Me? Because he has humbled himself before Me, I will not bring the calamity during his days, but I will bring it upon his house in the days of his son.”
Context
27Mgbe Ehab nụrụ okwu amụma ndị a, ọ dọwara uwe ya, yikwasị onwe ya akwa mkpe, buo ọnụ, dinaa nʼakwa mkpe ahụ, jegharịakwa nʼịdị umeala. 28Ma okwu Onyenwe anyị rutere Ịlaịja, onye Tishbe ọzọ, sị ya, 29“Ị hụrụ otu Ehab si weda onwe ya ala nʼihu m? Nʼihi ihe a o mere, iweda onwe ya ala nʼihu m, agaghị m eme ka ihe ọjọọ ndị a m kwuru okwu banyere ha rute ya nʼoge ọ dị ndụ. Kama aga m eme ka ihe ndị a dakwasị ezinaụlọ ya mgbe nwa ya ga-achị dịka eze.”
21:1 Sameria bụ isi obodo alaeze ugwu ugwu, ya mere ọ na-anọchite anya alaeze ahụ nʼebe a. 1Ez 16:24
21:10 Ị kọchaa Chineke na eze Ọpụ 22:28; Lev 24:15-16; Ọrụ 6:11
21:26 Aha a, ka e ji mara ndị biri nʼala ahụ Chineke kwere Ebraham na nkwa tupu ụmụ Izrel a bịa bichie na ya. Jen 15:16; Ọpụ 23:23; Dit 1:7-8; 2Ez 21:11
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.