Native Bible

1 Kings 19:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ịlaisha laghachiri azụ, gbuo ehi abụọ ahụ e jikọtara nʼotu, kpọọ ihe ahụ e ji arụ ọrụ nʼubi ọkụ, were ha sie anụ ahụ nye ndị mmadụ, ha rie. Mgbe ahụ, o biliri ije pụọ ga soro Ịlaịja, bụrụ nwaodibo ya. 19:8 Ugwu Horeb Maọbụ, Saịnaị, ọ bụ nʼebe a ka Chineke mere ka Mosis hụ ya anya. Ọpụ 3:1; 4:27; 31:18; 32:17 19:13 Ịlaịja kpuchiri ihu ya, nʼihi na o nweghị onye ọbụla ga-adị ndụ, ma ọ hụ ihu Chineke. Ọpụ 3:6; Aịz 6:2

1 Kings 19:21 in English

1 Kings 19:21 · Berean Standard Bible

So Elisha turned back from him, took his pair of oxen, and slaughtered them. With the oxen’s equipment, he cooked the meat and gave it to the people, and they ate. Then he set out to follow and serve Elijah.

Context

19Ịlaịja sitere nʼebe ahụ pụọ gaa chọta Ịlaisha nwa Shafat ebe ọ nọ na-akọ ala ubi. Iri ehi abụọ na anọ e jikọtara abụọ abụọ dị ya nʼihu, ma ya onwe ya ji ehi abụọ e jikọtara ọnụ, nke iri na abụọ ya na-akọ ala ubi. Ịlaịja jekwuru Ịlaisha wụkwasị ya uwe mwụda ya nʼubu ya. 20Mgbe ahụ, Ịlaisha hapụrụ ehi ndị ahụ ebe ha guzoro nʼubi ahụ gbara ọsọ gbakwuru Ịlaịja sị ya, “Biko, kwere ka m gaa sutu nna m na nne m ọnụ, sị ha nọdụ nke ọma. Emesịa, aga m esokwa gị.” Ịlaịja zara sị ya, “Laghachi azụ, ọ bụ gịnị ka m mere gị?” 21Ịlaisha laghachiri azụ, gbuo ehi abụọ ahụ e jikọtara nʼotu, kpọọ ihe ahụ e ji arụ ọrụ nʼubi ọkụ, were ha sie anụ ahụ nye ndị mmadụ, ha rie. Mgbe ahụ, o biliri ije pụọ ga soro Ịlaịja, bụrụ nwaodibo ya. 19:8 Ugwu Horeb Maọbụ, Saịnaị, ọ bụ nʼebe a ka Chineke mere ka Mosis hụ ya anya. Ọpụ 3:1; 4:27; 31:18; 32:17 19:13 Ịlaịja kpuchiri ihu ya, nʼihi na o nweghị onye ọbụla ga-adị ndụ, ma ọ hụ ihu Chineke. Ọpụ 3:6; Aịz 6:2

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.