1 Ndị Eze 18:1
1 Kings 18:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọtụtụ oge gasịrị, nʼafọ nke atọ, okwu Onyenwe anyị rutere Ịlaịja ntị, “Bilie, gaa gosi Ehab onwe gị. Aga m emekwa ka mmiri zookwa nʼala a.”
1 Kings 18:1 in English
1 Kings 18:1 · Berean Standard Bible
After a long time, in the third year of the drought,* the word of the LORD came to Elijah: “Go and present yourself to Ahab, and I will send rain upon the face of the earth.”
Context
1Mgbe ọtụtụ oge gasịrị, nʼafọ nke atọ, okwu Onyenwe anyị rutere Ịlaịja ntị, “Bilie, gaa gosi Ehab onwe gị. Aga m emekwa ka mmiri zookwa nʼala a.” 2Ya mere, Ịlaịja pụrụ gaa igosi Ehab onwe ya.
Ma ụnwụ dị na Sameria nʼoge a siri nnọọ ike. 3O nwere otu nwoke na-elekọta ihe dị nʼezinaụlọ Ehab. Aha ya bụ Ọbadaya. (Ọ bụ nwoke ji obi ya niile kwere na Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.