Native Bible

1 Corinthians 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu.

1 Corinthians 8:1 in English

1 Corinthians 8:1 · Berean Standard Bible

Now about food sacrificed to idols: We know that we all have knowledge. Knowledge puffs up, but love builds up.

Context

1Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu. 2Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe niile, onye ahụ amatabeghị ihe o kwesiri ịmata. 3Ma onye ahụ hụrụ Chineke nʼanya bụ onye ọ maara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.