1 Ndị Kọrint 15:58
1 Corinthians 15:58 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya, kwụsienụ ike, bụrụnụ akwaa akwụrụ. Nọgidenụ nʼọrụ Onyenwe anyị mgbe niile, ebe unu maara na ọrụ unu na-arụ nʼime Onyenwe anyị abụghị ihe efu. 15:5 Ya bụ, Pita 15:27 Abụ 8:6 15:32 Aịz 22:13 15:45 Jen 2:7 15:54 Aịz 25:8 15:55 Hos 13:14
1 Corinthians 15:58 in English
1 Corinthians 15:58 · Berean Standard Bible
Therefore, my beloved brothers, be steadfast and immovable. Always excel in the work of the Lord, because you know that your labor in the Lord is not in vain.
Context
56Nʼihi na ihe ahụ ọnwụ ji agbata mmadụ bụ mmehie, ma ihe na-enye mmehie ike bụ iwu. 57Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. 58Ya mere, ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya, kwụsienụ ike, bụrụnụ akwaa akwụrụ. Nọgidenụ nʼọrụ Onyenwe anyị mgbe niile, ebe unu maara na ọrụ unu na-arụ nʼime Onyenwe anyị abụghị ihe efu.
15:5 Ya bụ, Pita
15:27 Abụ 8:6
15:32 Aịz 22:13
15:45 Jen 2:7
15:54 Aịz 25:8
15:55 Hos 13:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.