1 Ndị Kọrint 15:57
1 Corinthians 15:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.
1 Corinthians 15:57 in English
1 Corinthians 15:57 · Berean Standard Bible
But thanks be to God, who gives us the victory through our Lord Jesus Christ!
Context
55“Ọnwụ, olee ebe mmeri gị dị?
Ọnwụ, olee ebe ihe ụfụ gị dị?”* 56Nʼihi na ihe ahụ ọnwụ ji agbata mmadụ bụ mmehie, ma ihe na-enye mmehie ike bụ iwu. 57Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. 58Ya mere, ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya, kwụsienụ ike, bụrụnụ akwaa akwụrụ. Nọgidenụ nʼọrụ Onyenwe anyị mgbe niile, ebe unu maara na ọrụ unu na-arụ nʼime Onyenwe anyị abụghị ihe efu.
15:5 Ya bụ, Pita
15:27 Abụ 8:6
15:32 Aịz 22:13
15:45 Jen 2:7
15:54 Aịz 25:8
15:55 Hos 13:14
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.