1 Ndị Kọrint 12:31
1 Corinthians 12:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugbu a, gbalịsienụ ike inweta onyinye kachasị dị elu karịa.
1 Corinthians 12:31 in English
1 Corinthians 12:31 · Berean Standard Bible
But eagerly desire the greater gifts. And now I will show you the most excellent way.
Context
29Ha niile, ha bụ ndị ozi? Ha niile ha bụ ndị amụma? Ha niile ha bụ ndị nkuzi? Ha niile ha bụ ndị ọrụ ebube? 30Ha niile ha nwere onyinye ịgwọ ọrịa? Ha niile ha na-asụ nʼolu dị iche iche? Ha niile ha nwere onyinye nke ịkọwa asụsụ dị iche iche? 31Ugbu a, gbalịsienụ ike inweta onyinye kachasị dị elu karịa. 32(31) Ma aga m ezi unu ụzọ nke kachasị ihe a niile mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.