1 Ndị Kọrint 11:33
1 Corinthians 11:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ụmụnna m, mgbe unu bịakọtara iri nri, cherenụ ibe unu.
1 Corinthians 11:33 in English
1 Corinthians 11:33 · Berean Standard Bible
So, my brothers, when you come together to eat, wait for one another.
Context
31Ọ bụrụ na anyị enyochaa onwe anyị nke ọma, anyị agaghị adaba nʼikpe. 32Ma otu ọ dị, mgbe Onyenwe anyị na-ama anyị ikpe nʼụzọ dị otu a, a na-ezi anyị otu e si ebi ezi ndụ nʼihi ka a ghara ịmakọ anyị na ndị ụwa ikpe. 33Ya mere, ụmụnna m, mgbe unu bịakọtara iri nri, cherenụ ibe unu. 34Ọ bụrụ na agụụ agụọ onye ọbụla ya rie nri nʼụlọ ya, ka ọ hapụ iwetara unu ikpe ọmụma.
Aga m enye ntụziaka banyere ihe niile ndị ọzọ mgbe m bịara.
11:4 Maọbụ, na-akụzi ihe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.