1 Ihe E Mere 8:34
1 Chronicles 8:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.
1 Chronicles 8:34 in English
1 Chronicles 8:34 · Berean Standard Bible
The son of Jonathan: Merib-baal,* and Merib-baal was the father of Micah.*
Context
32na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem. 33Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal. 34Jonatan mụrụ nwa nwoke
a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka. 35Ụmụ Maịka mụrụ bụ,
Piton, Melek, Tarea na Ehaz. 36Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.