1 Ihe E Mere 7:9
1 Chronicles 7:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akwụkwọ ebe e dere usoro ọmụmụ ha depụtara aha ndịisi ezinaụlọ, na iri puku ndị agha abụọ na narị abụọ (20,200).
1 Chronicles 7:9 in English
1 Chronicles 7:9 · Berean Standard Bible
Their genealogies were recorded according to the heads of their families—20,200 mighty men of valor.
Context
7Bela mụrụ ụmụ ise:
Ezbon, Uzi, Uziel, Jerimot na Iri. Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị agha ha dị iri puku abụọ na abụọ na iri atọ na anọ (22,034). E dekwara aha ndị a niile nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 8Ụmụ ndị ikom Beka mụrụ bụ
Zemira, Joash, Elieza, Elioenai, Omri, Jeremot, Abija, Anatot na Alemet. 9Akwụkwọ ebe e dere usoro ọmụmụ ha depụtara aha ndịisi ezinaụlọ, na iri puku ndị agha abụọ na narị abụọ (20,200). 10Jediael mụrụ otu nwa nwoke:
aha ya bụ Bilhan.
Ụmụ Bilhan bụ
Jeush, Benjamin, Ehud, Kenaana, Zetan, Tashish na Ahishaha. 11Ụmụ ndị ikom Jediael ndị a bụ ndịisi ezinaụlọ. E nwere nʼetiti ha ndị agha ọnụọgụgụ ha dị puku iri na asaa na narị abụọ (17,200), ndị nọ na njikere ibu agha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.