Native Bible

1 Chronicles 6:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea,

1 Chronicles 6:39 in English

1 Chronicles 6:39 · Berean Standard Bible

Heman’s kinsman was Asaph, who served at his right hand: Asaph the son of Berechiah, the son of Shimea,

Context

37nwa Tahat, nwa Asịa, nwa Ebiasaf, nwa Kora, 38nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livayị, nwa Izrel. 39Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea, 40nwa Maikel, nwa Baaseya, nwa Malkija, 41nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.