Native Bible

1 Chronicles 6:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Amram mụrụ Erọn, Mosis na Miriam. Erọn mụrụ Nadab, Abihu, Elieza na Itama.

1 Chronicles 6:3 in English

1 Chronicles 6:3 · Berean Standard Bible

The children of Amram: Aaron, Moses, and Miriam. The sons of Aaron: Nadab, Abihu, Eleazar, and Ithamar.

Context

1Livayị mụrụ ndị a: Geshọn, Kohat na Merari. 2Kohat mụrụ Amram, Izha, Hebrọn na Uziel. 3Amram mụrụ Erọn, Mosis na Miriam. Erọn mụrụ Nadab, Abihu, Elieza na Itama. 4Elieza mụrụ Finehaz; Finehaz abụrụ nna Abishua 5Abishua bụ nna Buki, Buki abụrụ nna Uzi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.