1 Ihe E Mere 20:8
1 Chronicles 20:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị agbụrụ Rafa dị na Gat. Devid na ndị agha ya gburu ha niile.
1 Chronicles 20:8 in English
1 Chronicles 20:8 · Berean Standard Bible
So these descendants of Rapha in Gath fell at the hands of David and his servants.
Context
6Nʼagha ọzọkwa, bụ nke a lụrụ na Gat, e nwere otu nwoke gbara oke dimkpa, nke nwere mkpịsịaka isii nʼaka ya ọbụla, nweekwa mkpịsịụkwụ isii nʼụkwụ ya ọbụla, ya bụ, a gụkọtaa ha niile, iri mkpịsịaka na mkpịsịụkwụ abụọ na anọ. Ọ bụkwa onye amụrụ nʼagbụrụ Rafa. 7Mgbe ọ kọchara Izrel, Jonatan nwa Shimea, nwanne Devid gburu ya. 8Ndị a bụ ndị agbụrụ Rafa dị na Gat. Devid na ndị agha ya gburu ha niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.