Zekaraya 7:8
Zechariah 7:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị ruru Zekaraya ntị na-asị,
Zechariah 7:8 in English
Zechariah 7:8 · Berean Standard Bible
Then the word of the LORD came to Zechariah, saying,
Context
6Mgbe unu na-eri na-aṅụkwa, ọ bụ na unu anaghị eme ya maka nʼihi onwe unu? 7Ihe ndị a ha ọ bụghị okwu niile Onyenwe anyị kpọsara site nʼọnụ ndị amụma mbụ, mgbe Jerusalem na obodo niile dị ya gburugburu nọ nʼudo* nwekwa ọganihu, nʼoge ndị mmadụ bi na Negev, ya na ala ndịda ugwu niile?’ ” 8Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị ruru Zekaraya ntị na-asị, 9“Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Kpeenụ ikpe ziri ezi, meerenụ ibe unu ebere, ma gosikwa ibe unu ọmịiko. 10Unu emegbula ụmụ nwanyị di ha nwụrụ maọbụ nwa na-enweghị nne na nna maọbụ ndị ọbịa maọbụ ndị ogbenye. Unu echela echiche ọjọọ nʼobi unu megide ibe unu.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.