Zekaraya 4:13
Zechariah 4:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ sịrị m, “Ọ pụtara na ị maghị ihe ha bụ?” Asịrị m, “Mba, nna m ukwu.”
Zechariah 4:13 in English
Zechariah 4:13 · Berean Standard Bible
“Do you not know what these are?” he inquired. “No, my lord,” I replied.
Context
11Mgbe ahụ, a sịrị m ya, “Gịnị bụ osisi oliv abụọ ahụ dị nʼaka nri na nʼaka ekpe ihe ịdọba oriọna ahụ?” 12A sịkwara m ya nke ugboro abụọ, “Gịnị bụ alaka osisi oliv abụọ ndị a dị nʼakụkụ okporo ọlaedo abụọ ahụ, nke e si na ha na-awụpụta mmanụ ọlaedo?” 13Ọ sịrị m, “Ọ pụtara na ị maghị ihe ha bụ?”
Asịrị m, “Mba, nna m ukwu.” 14Mgbe ahụ, ọ sịrị m, “Ndị a bụ mmadụ abụọ a họpụtara tee mmanụ, ife ya ofufe bụ Onyenwe ụwa niile.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.