Ndị Rom 9:13
Romans 9:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka e dere ya, “Jekọb ka m hụrụ nʼanya ma Ịsọ ka m kpọrọ asị.”*
Romans 9:13 in English
Romans 9:13 · Berean Standard Bible
So it is written: “Jacob I loved, but Esau I hated.”*
Context
11Ma tupu a mụọ ụmụ ejima ndị a, ma ọ bụkwanụ tupu ha emee ihe ọbụla dị mma maọbụ nke dị njọ, iji mee ka ọchịchọ Chineke banyere nhọpụta ha guzoro, 12ọ bụghị site nʼọrụ kama ọ bụ site nʼonye ahụ nke na-akpọ, nʼihi na a gwara ya sị, “Nke okenye ga-ejere nke nta ozi.”* 13Dịka e dere ya, “Jekọb ka m hụrụ nʼanya ma Ịsọ ka m kpọrọ asị.”* 14Gịnịkwa ka anyị ga-ekwu? Chineke ọ bụ onye ajọ omume? Mba! 15Nʼihi na ọ gwara Mosis,
“Onye m chọrọ imere ebere ka m ga-emere ebere,
ọ bụkwa onye m chọrọ imere ọmịiko ka m ga-enwere ọmịiko.”*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.