Ndị Rom 16:27
Romans 16:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka otuto na nsọpụrụ dịrị Chineke, onye naanị ya bụ onye amamihe, ruo mgbe ebighị ebi, site na Jisọs Kraịst. Amen. 16:3 Ọrụ 18:18 na 2Tm 4:19 16:13 Mak 15:21 16:21 Ọrụ 13:1 na 16:1 nakwa Ọrụ 17:15 16:24 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye nʼamaokwu a Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyeere unu niile. Amen.
Romans 16:27 in English
Romans 16:27 · Berean Standard Bible
to the only wise God be glory forever through Jesus Christ! Amen.*
Context
25Ana m enyefe unu nʼaka onye ahụ pụrụ ime ka unu guzosie ike site nʼoziọma m kwusaara unu, nakwa nkwupụta nke Jisọs Kraịst, dịka mkpughe nke ihe omimi ahụ e zoro ezo kemgbe ọtụtụ ọgbọ ndị gara aga siri dị. 26Ma ugbu a, e kpugheela ya, mee ka ọ pụta ìhè site nʼihe ndị amụma dere nʼakwụkwọ nsọ, ka ndị mba ọzọ niile maara ya dịka ihe Chineke ebighị ebi nyere nʼiwu ya si dị, ka ha mụta irube isi nke na-esite nʼokwukwe. 27Ka otuto na nsọpụrụ dịrị Chineke, onye naanị ya bụ onye amamihe, ruo mgbe ebighị ebi, site na Jisọs Kraịst. Amen.
16:3 Ọrụ 18:18 na 2Tm 4:19
16:13 Mak 15:21
16:21 Ọrụ 13:1 na 16:1 nakwa Ọrụ 17:15
16:24 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye nʼamaokwu a Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyeere unu niile. Amen.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.