Ndị Rom 13:14
Romans 13:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kama yirinụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịka uwe. Unu enyekwala ahụ unu ohere inweta ihe niile nke na-agụ ya. 13:9 Ọpụ 20:13-15,17; Dit 5:17-19,21 13:9 Lev 19:18
Romans 13:14 in English
Romans 13:14 · Berean Standard Bible
Instead, clothe yourselves with* the Lord Jesus Christ, and make no provision for the desires of the flesh.
Context
12Abalị ekeela abụọ, ọ fọdụrụ ntakịrị ugbu a, ọ bụrụ ụtụtụ. Ka anyị yipụ uwe ọrụ nke ọchịchịrị, ma yikwasị ngwa agha nke ìhè. 13Bụrụnụ ndị dị ọcha, dịka ndị na-akpagharị nʼehihie. Ọ bụghị nʼịgba egwu ruru unyi, maọbụ nʼịṅụbiga mmanya oke, ọ bụghị nʼịkwa iko, na imefe ihe ụwa oke. Ọ bụghị nʼesemokwu, na ekworo. 14Kama yirinụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịka uwe. Unu enyekwala ahụ unu ohere inweta ihe niile nke na-agụ ya.
13:9 Ọpụ 20:13-15,17; Dit 5:17-19,21
13:9 Lev 19:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.