Mkpughe 9:21
Revelation 9:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha echegharịghị site nʼigbu mmadụ ha, maọbụ ụzọ mgbaasị ha, maọbụ ndụ ịkwa iko ha, na izu ohi ha pụta. 9:1 E mere ka anyị mata na ọ bụ olulu na-enweghị nsọtụ. 9:11 Olulu nke omimi ya na-enweghị nsọtụ. 9:11 Ya bụ Onye Mbibi
Revelation 9:21 in English
Revelation 9:21 · Berean Standard Bible
Furthermore, they did not repent of their murder, sorcery, sexual immorality, and theft.
Context
19Ike ịnyịnya ndị a dị nʼọnụ ha, na ọdụdụ ha. Ọdụdụ ha dị ka agwọ, nwee isi agwọ nke ha ji emerụ mmadụ ahụ. 20Ma ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ, bụ ndị a na-egbughị site nʼihe ntaramahụhụ ọrịa ndị a, echegharịghị site nʼọrụ aka ha maọbụ ịkwụsị ife mmụọ ọjọọ ofufe. Ha jụkwara ịkwụsị ife arụsị ha niile nke ha ji ọlaedo na ọlaọcha na bronz na igwe na nkume na osisi kpụọ. Chi ndị na-apụghị ịhụ ụzọ, maọbụ ịnụ ihe, maọbụ ije ije. 21Ha echegharịghị site nʼigbu mmadụ ha, maọbụ ụzọ mgbaasị ha, maọbụ ndụ ịkwa iko ha, na izu ohi ha pụta.
9:1 E mere ka anyị mata na ọ bụ olulu na-enweghị nsọtụ.
9:11 Olulu nke omimi ya na-enweghị nsọtụ.
9:11 Ya bụ Onye Mbibi
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.