Mkpughe 6:17
Revelation 6:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na, lee oke ụbọchị iwe ha abịala, onye pụrụ ịgbanarị ya?” 6:6 Ihe ọtụtụ nta dị otu kilo 6:6 Ya bụ, otu denarị 6:6 Ihe ọtụtụ dị kilo atọ
Revelation 6:17 in English
Revelation 6:17 · Berean Standard Bible
For the great day of Their * wrath has come, and who is able to withstand it?”
Context
15Ndị eze niile nke ụwa na ndị nọ nʼọchịchị dị iche iche, na ndị ọgaranya, na ndị nọ nʼọnọdụ dị elu, na ndị ọchịagha, na ndị mmadụ niile dị iche iche, ndị ukwu ma ndị nta, ndị ohu na ndị nwe onwe ha, ha niile gara zoo onwe ha nʼime ọgba nkume na nʼokpuru ugwu, 16ha na-eti mkpu na-arịọ ugwu ndị ahụ na-asị, “Dakwasịnụ anyị zoo anyị ka onye ahụ nọkwasịrị nʼelu ocheeze ahụ hapụ ịhụ anyị, ka oke iwe nke Nwa Atụrụ ahụ hapụ ịbịakwasị anyị. 17Nʼihi na, lee oke ụbọchị iwe ha abịala, onye pụrụ ịgbanarị ya?”
6:6 Ihe ọtụtụ nta dị otu kilo
6:6 Ya bụ, otu denarị
6:6 Ihe ọtụtụ dị kilo atọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.