Mkpughe 4:11
Revelation 4:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gị, Onyenwe anyị na Chineke anyị, kwesiri ịnara otuto, na nsọpụrụ, na ike. Nʼihi na gị onwe gị kere ihe niile, ọ bụkwa site nʼọchịchọ gị ka e ji kee ha, ma meekwa ka ha dịrị ndụ.” 4:8 Aịz 6:3
Revelation 4:11 in English
Revelation 4:11 · Berean Standard Bible
“Worthy are You, our Lord and God, to receive glory and honor and power, for You created all things; by Your will they exist and came to be.”
Context
9Mgbe ọbụla anụ ndị ahụ dị ndụ na-enye onye ahụ na-anọkwasị nʼelu ocheeze ahụ na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi otuto na nsọpụrụ na ekele, 10iri ndị okenye abụọ na anọ ahụ na-adakwa nʼala nʼihu onye ahụ nọ nʼocheeze na-efe ya ofufe, bụ onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Ha niile nʼotu nʼotu na-atụda okpueze ha nʼihu ya na-abụ abụ na-asị, 11“Gị, Onyenwe anyị na Chineke anyị,
kwesiri ịnara otuto, na nsọpụrụ, na ike.
Nʼihi na gị onwe gị kere ihe niile,
ọ bụkwa site nʼọchịchọ gị ka e ji kee ha,
ma meekwa ka ha dịrị ndụ.”
4:8 Aịz 6:3
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.