Mkpughe 21:27
Revelation 21:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịkwaghị ihe ọbụla rụrụ arụ ga-abata nʼime ya. Otu a kwa, ọ dịkwaghị onye na-eme ihe arụ, maọbụ onye ụgha ga-abata nʼime ya, kama ọ bụ naanị ndị ahụ e dere aha ha nʼakwụkwọ nke ndụ Nwa Atụrụ ahụ. 21:1 Aịz 65:17 21:4 Aịz 25:8 21:16 Ya bụ otu puku na narị maịlụ anọ.
Revelation 21:27 in English
Revelation 21:27 · Berean Standard Bible
But nothing unclean will ever enter it, nor anyone who practices an abomination or a lie, but only those whose names are written in the Lamb’s Book of Life.
Context
25A naghị emechi ọnụ ụzọ ama obodo ahụ emechi. Ha na-eghe oghe ụbọchị niile nʼihi abalị ọbụla adịghịkwa nʼebe ahụ. 26Ebube na nsọpụrụ nke mba niile ka a ga-ewebata nʼime ya. 27Ọ dịkwaghị ihe ọbụla rụrụ arụ ga-abata nʼime ya. Otu a kwa, ọ dịkwaghị onye na-eme ihe arụ, maọbụ onye ụgha ga-abata nʼime ya, kama ọ bụ naanị ndị ahụ e dere aha ha nʼakwụkwọ nke ndụ Nwa Atụrụ ahụ.
21:1 Aịz 65:17
21:4 Aịz 25:8
21:16 Ya bụ otu puku na narị maịlụ anọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.