Mkpughe 13:18
Revelation 13:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a ka chọrọ amamihe maka ịghọta ya. Ka onye ọbụla nwere ọgụgụisi, gụọ ọnụọgụgụ nke anụ ọhịa ahụ, nʼihi na ọ bụ ọnụọgụgụ mmadụ.* Ọnụọgụgụ ahụ bụkwa narị isi na iri isi na isii, ya bụ 666. 13:10 Jer 15:2 13:18 Nke a bụ akara ọnụọgụgụ mmadụ e kere eke.
Revelation 13:18 in English
Revelation 13:18 · Berean Standard Bible
Here is a call for wisdom: Let the one who has insight calculate the number of the beast, for it is the number of a man, and that number is 666.*
Context
16O nyere iwu ka onye ọbụla, onye ukwu na onye nta, ọgaranya na ogbenye, ohu na onye nwe onwe ya, nata akara nʼaka nri maọbụ nʼegedege ihu ha. 17Ya mere, ọ dịghị onye ọbụla nwere ike ịzụ ahịa maọbụ ree ahịa ma ọ bụrụ na onye ahụ enweghị akara a, nke bụ aha anụ ọhịa ahụ, maọbụ ihe e ji mara ya, maọbụ ọnụọgụgụ nọchiri aha ya. 18Nke a ka chọrọ amamihe maka ịghọta ya. Ka onye ọbụla nwere ọgụgụisi, gụọ ọnụọgụgụ nke anụ ọhịa ahụ, nʼihi na ọ bụ ọnụọgụgụ mmadụ.* Ọnụọgụgụ ahụ bụkwa narị isi na iri isi na isii, ya bụ 666.
13:10 Jer 15:2
13:18 Nke a bụ akara ọnụọgụgụ mmadụ e kere eke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.