Mkpughe 1:20
Revelation 1:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ihe omimi nke kpakpando asaa ahụ ị hụrụ nʼaka nri m, na ihe ịdọba oriọna asaa ndị ahụ pụtara. Kpakpando asaa ahụ bụ ndị mmụọ ozi ụlọ nzukọ asaa ahụ. Osisi oriọna asaa ahụ bụ ụlọ nzukọ ndị ahụ nʼonwe ha. 1:4 Nʼakwụkwọ Nsọ, asaa dị ka ọnụọgụgụ na-egosipụta izuoke. 1:7 Dan 7:13 1:7 Zek 12:10 1:13 Dan 7:13 1:14 Nke a ka ndị ọcha na-akpọ snoo.
Revelation 1:20 in English
Revelation 1:20 · Berean Standard Bible
This is the mystery of the seven stars you saw in My right hand and of the seven golden lampstands: The seven stars are the angels of the seven churches, and the seven lampstands are the seven churches.
Context
18Abụ m onye ahụ na-adị ndụ. Anwụrụ m anwụ, ma lee, ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. Ọ bụkwa m ji ọtụghe igodo nke ọnwụ na nke ọkụ ala mmụọ. 19“Ya mere, detuo ihe niile ị hụrụla, ihe dị ugbu a na ihe gaje ime na mgbe na adịghị anya. 20Nke a bụ ihe omimi nke kpakpando asaa ahụ ị hụrụ nʼaka nri m, na ihe ịdọba oriọna asaa ndị ahụ pụtara. Kpakpando asaa ahụ bụ ndị mmụọ ozi ụlọ nzukọ asaa ahụ. Osisi oriọna asaa ahụ bụ ụlọ nzukọ ndị ahụ nʼonwe ha.
1:4 Nʼakwụkwọ Nsọ, asaa dị ka ọnụọgụgụ na-egosipụta izuoke.
1:7 Dan 7:13
1:7 Zek 12:10
1:13 Dan 7:13
1:14 Nke a ka ndị ọcha na-akpọ snoo.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.