Abụ Ọma 96:13
Psalms 96:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ihe niile e kere eke ṅụrịa ọṅụ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi na ọ na-abịa, ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-eji ezi omume kpee elu ụwa ikpe, jirikwa ikwesi ntụkwasị obi kpee ndị niile dị iche iche ikpe.
Psalms 96:13 in English
Psalms 96:13 · Berean Standard Bible
before the LORD, for He is coming— He is coming to judge the earth. He will judge the world in righteousness and the peoples in His faithfulness.
Context
11Ka mbara eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ;
ka osimiri bigbọọ, na ihe niile dị nʼime ya. 12Ka ala ubi niile na ihe niile dị nʼime ha jupụta nʼobi ụtọ.
Ka osisi niile nke oke ọhịa bụọ abụ nʼihi ọṅụ. 13Ka ihe niile e kere eke ṅụrịa ọṅụ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi na ọ na-abịa,
ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe.
Ọ ga-eji ezi omume kpee elu ụwa ikpe,
jirikwa ikwesi ntụkwasị obi kpee ndị niile dị iche iche ikpe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.