Abụ Ọma 90:17
Psalms 90:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ihuọma Chineke, Onyenwe anyị dịkwasị anyị; mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike, e, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike. 90:2 Job 15:7; Ilu 8:25 90:4 2Pt 3:8
Psalms 90:17 in English
Psalms 90:17 · Berean Standard Bible
May the favor * of the Lord our God rest upon us; establish for us the work of our hands— yes, establish the work of our hands!
Context
15Mee ka anyị nwee obi ụtọ, nke ọnụọgụgụ ụbọchị ya ga-adịkwa ka ọnụọgụgụ ụbọchị niile ị tara anyị ahụhụ,
ka ọnụọgụgụ afọ ya dịkwa ka ọnụọgụgụ afọ niile anyị hụrụla nsogbu. 16Kwere ka ndị ohu gị hụ ọrụ gị dị iche iche,
ka ụmụ ha hụkwa ịma mma gị. 17Ka ihuọma Chineke, Onyenwe anyị dịkwasị anyị;
mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike,
e, mee ka ọrụ aka anyị guzosie ike.
90:2 Job 15:7; Ilu 8:25
90:4 2Pt 3:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.