Native Bible

Psalms 66:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otuto dịrị Chineke, onye na-ajụghị ekpere m maọbụ ghara izi m ịhụnanya ya! 66:6 Ọpụ 14:22 66:6 Jos 3:14-16

Psalms 66:20 in English

Psalms 66:20 · Berean Standard Bible

Blessed be God, who has not rejected my prayer or withheld from me His loving devotion!

Context

18Ọ bụrụ na mmehie na-amasị m nʼime obi m, Onyenwe anyị agaraghị ege m ntị; 19ma Chineke gere ntị nʼezie, nụrụkwa olu arịrịọ m. 20Otuto dịrị Chineke, onye na-ajụghị ekpere m maọbụ ghara izi m ịhụnanya ya! 66:6 Ọpụ 14:22 66:6 Jos 3:14-16

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.