Native Bible

Psalms 47:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke.

Psalms 47:1 in English

Psalms 47:1 · Berean Standard Bible

Clap your hands, all you peoples; shout unto God with a voice of triumph.

Context

1Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke. 2Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile. 3O wedara mba niile mee ka ha nọọ nʼokpuru anyị; ndị mmadụ niile nọ nʼokpuru ụkwụ anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.