Abụ Ọma 34:21
Psalms 34:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe ọjọọ ga-eme ka onye ajọ omume nwụọ; ndị na-akpọ onye ezi omume asị ka a ga-ama ikpe ọnwụ.
Psalms 34:21 in English
Psalms 34:21 · Berean Standard Bible
Evil will slay the wicked, and the haters of the righteous will be condemned.
Context
19Nsogbu na-adakwasị ndị ezi omume na-adị ukwuu,
ma Onyenwe anyị na-anapụta ha site na nsogbu ndị ahụ niile. 20Ọ na-anapụtakwa ha kpamkpam.
Ọ gaghị ekwe ka ọ bụladị otu ọkpụkpụ dị ha nʼahụ gbajie. 21Ihe ọjọọ ga-eme ka onye ajọ omume nwụọ;
ndị na-akpọ onye ezi omume asị ka a ga-ama ikpe ọnwụ. 22Onyenwe anyị na-agbapụta ndị ohu ya;
ọ dịghị onye ọbụla nke na-agbaba nʼime ya a ga-ama ikpe ọnwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.