Abụ Ọma 17:2
Psalms 17:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka mkpepụta m si nʼaka gị bịa; ka anya gị hụ ihe ziri ezi.
Psalms 17:2 in English
Psalms 17:2 · Berean Standard Bible
May my vindication come from Your presence; may Your eyes see what is right.
Context
1O Onyenwe anyị, nụrụ arịrịọ m ziri ezi,
nụrụkwa mkpu akwa m.
Gee ntị nʼekpere m
nʼihi na o siteghị nʼegbugbere ọnụ na-ekwu okwu aghụghọ. 2Ka mkpepụta m si nʼaka gị bịa;
ka anya gị hụ ihe ziri ezi. 3Ọ bụ ezie na ị nyochaala obi m,
i letala m nʼabalị, nwalekwaa m,
ị ga-achọpụta na o nweghị ihe ọ ọjọọ bụla m zubere,
na ọnụ m ekwuhiebeghị. 4Ndị mmadụ agbalịala inye m ngarị
ma anaghị m ekwe ka mụ na ndị na-eme ihe ike nwee mmekọrịta
nʼihi iwu sitere nʼegbugbere ọnụ gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.