Abụ Ọma 15:2
Psalms 15:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-ebi ndụ nke na-enweghị ịta ụta, onye na-arụ ọrụ ezi omume, onye na-ekwu eziokwu site nʼobi ya.
Psalms 15:2 in English
Psalms 15:2 · Berean Standard Bible
He who walks with integrity and practices righteousness, who speaks the truth from his heart,
Context
1Onyenwe anyị, onye pụrụ ịnọgide nʼụlọnsọ ukwu gị?
Onye pụrụ ibi nʼugwu nsọ gị? 2Onye na-ebi ndụ nke na-enweghị ịta ụta,
onye na-arụ ọrụ ezi omume,
onye na-ekwu eziokwu site nʼobi ya. 3Onye jụrụ ikwutọsị ndị ọzọ,
onye na-adịghị eme onye agbataobi ya ihe ọjọọ,
na onye na-adịghị ekwulu mmadụ ibe ya, 4onye na-eleda onye ajọ omume anya,
ma na-asọpụrụ ndị ahụ na-atụ egwu Onyenwe anyị,
onye na-adịghị agbanwe nkwa ọbụla o kwere,
ọ bụladị mgbe nkwa ahụ na-emegide ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.