Abụ Ọma 145:10
Psalms 145:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, ihe niile i kere eke ga-eto gị; ndị nsọ gị na-aja gị mma.
Psalms 145:10 in English
Psalms 145:10 · Berean Standard Bible
All You have made will give You thanks, O LORD, and Your saints will bless You.
Context
8Onyenwe anyị na-eme amara nweekwa obi ọmịiko,
ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, ọ bara ụba nʼịhụnanya. 9Onyenwe anyị dị mma nʼebe mmadụ niile dị;
o nwere ọmịiko nʼebe ihe niile o kere eke dị. 10O Onyenwe anyị, ihe niile i kere eke ga-eto gị;
ndị nsọ gị na-aja gị mma. 11Ha ga-ekwupụta banyere ebube nke alaeze gị.
Kwupụtakwa maka ịdị ike gị, 12ka mmadụ niile mata ihe banyere ọrụ ukwuu gị niile dị iche iche
na ebube nke ịdị mma alaeze gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.