Abụ Ọma 127:1
Psalms 127:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụ na Onyenwe anyị ewughị ụlọ, ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu. Ọ bụrụ na Onyenwe anyị echeghị obodo, nʼefu ka ndị nche na-amụ anya.
Psalms 127:1 in English
Psalms 127:1 · Berean Standard Bible
Unless the LORD builds the house, its builders labor in vain; unless the LORD protects the city, its watchmen stand guard in vain.
Context
1Ọ bụrụ na Onyenwe anyị ewughị ụlọ,
ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.
Ọ bụrụ na Onyenwe anyị echeghị obodo,
nʼefu ka ndị nche na-amụ anya. 2Ọ bụ nʼefu ka ị na-ebili nʼisi ụtụtụ
na-adọgbu onwe gị nʼọrụ
ịchọta ihe ị ga-eri ruo nʼabalị,
nʼihi na ọ na-eme ka ndị niile ọ hụrụ nʼanya hie ụra nʼudo. 3Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka Onyenwe anyị,
ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.