Abụ Ọma 118:2
Psalms 118:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ụmụ Izrel kwupụta nʼonwe ha sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”
Psalms 118:2 in English
Psalms 118:2 · Berean Standard Bible
Let Israel * say, “His loving devotion endures forever.”
Context
1Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na ọ dị mma;
ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 2Ka ụmụ Izrel kwupụta nʼonwe ha sị,
“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 3Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị,
“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 4Ka ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị kwuo sị,
“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.