Abụ Ọma 106:48
Psalms 106:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otuto dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nke Izrel, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Ka mmadụ niile sị, “Amen!” Toonu Onyenwe anyị. 106:37 Maọbụ, ajọ mmụọ
Psalms 106:48 in English
Psalms 106:48 · Berean Standard Bible
Blessed be the LORD, the God of Israel, from everlasting to everlasting. Let all the people say, “Amen!” Hallelujah!
Context
46Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼagha
nwee ọmịiko nʼahụ ha. 47O Onyenwe anyị Chineke anyị, zọpụta anyị,
chịkọta anyị site nʼaka mba dị iche iche,
ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele
ma nyaakwa isi nʼime otuto gị. 48Otuto dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nke Izrel,
site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi.
Ka mmadụ niile sị, “Amen!”
Toonu Onyenwe anyị.
106:37 Maọbụ, ajọ mmụọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.