Native Bible

Psalms 100:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile.

Psalms 100:1 in English

Psalms 100:1 · Berean Standard Bible

Make a joyful noise to the LORD, all the earth.

Context

1Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile. 2Jiri obi ụtọ fee Onyenwe anyị ofufe; jirinụ ịbụ abụ ọṅụ bịa nʼihu ya 3Matanụ na Onyenwe anyị bụ Chineke. Ọ bụ ya onwe ya kere anyị,* ọ bụkwa ya nwe anyị, anyị bụ ndị ya, igwe atụrụ nke ọ na-azụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.