Ilu 13:17
Proverbs 13:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyeozi ajọ omume na-adaba na nsogbu, ma onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ọgwụgwọ.
Proverbs 13:17 in English
Proverbs 13:17 · Berean Standard Bible
A wicked messenger falls into trouble, but a faithful envoy brings healing.
Context
15Ezi nghọta na-eweta ihuọma,
ma ụzọ nke ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi na-eduba ha na mbibi. 16Onye nwere uche na-eji ọmụma ihe nʼarụ ọrụ,
ma ndị nzuzu na-egosipụta enweghị uche ya. 17Onyeozi ajọ omume na-adaba na nsogbu,
ma onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ọgwụgwọ. 18Onye na-ajụ ịdọ aka na ntị ga-anwụ nʼụkpa na nʼihere;
ma onye na-anabata ịdọ aka na ntị ka a ga-asọpụrụ. 19Mgbe ihe a na-ele anya mezuru ọ na-atọ mkpụrụobi ụtọ,
ma ndị nzuzu kpọrọ isite nʼajọ ihe wezuga onwe ha asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.