Ọnụọgụgụ 7:82
Numbers 7:82 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,
Numbers 7:82 in English
Numbers 7:82 · Berean Standard Bible
one male goat for a sin offering;
Context
80O wetara otu efere ọlaedo nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 81O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 82O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 83na ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo.
Nke a bụ onyinye Ahira nwa Enan nyere. 84Ndị a bụ onyinye ndị ndu ụmụ Izrel wetara maka ido ebe ịchụ aja nsọ nʼoge e tere ya mmanụ:
efere ọlaọcha iri na abụọ, na efere ọlaọcha ịkwọsa mmiri iri na abụọ, na efere ọlaedo iri na abụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.